Ọpụpụ 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi niile ndị si n’úkwù Jekọb+ pụta wee dịrị mkpụrụ obi iri asaa, ma Josef nọrịị anọ n’Ijipt.+ Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ Ọrụ Ndịozi 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+
5 Mkpụrụ obi niile ndị si n’úkwù Jekọb+ pụta wee dịrị mkpụrụ obi iri asaa, ma Josef nọrịị anọ n’Ijipt.+
22 Mkpụrụ obi iri asaa so nna nna gị hà gbadaa Ijipt,+ ma Jehova bụ́ Chineke gị emewo ka ị dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+
14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+