Jenesis 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+ Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+ Ndị Hibru 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+
34 Jekọb wee nye Isọ achịcha ma kunye ya ofe lentil, o wee rie, ṅụọkwa.+ O wee bilie pụọ. Isọ wee leda ọnọdụ ya dị ka ọkpara anya.+
33 “Ọzọ, unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Aṅụla iyi+ n’emezughị ya, kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’+
16 N’ihi na ndị mmadụ na-eji onye ka ha ukwuu aṅụ iyi,+ iyi ha na-aṅụ na-emekwa ka esemokwu ọ bụla kwụsị, ebe ọ bụụrụ ha ihe na-emesi obi ike nke iwu kwadoro.+