Jenesis 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mkpụrụ gị ga-adịkwa ka ájá dị n’ala,+ ị ga-agbasakwa ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ruo n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ebe ugwu ma ruo n’ebe ndịda,+ ọ bụkwa site na gị nakwa site ná mkpụrụ gị ka ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha.+ Jenesis 46:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke wee gwa Izrel okwu n’ọhụụ abalị wee sị:+ “Jekọb, Jekọb!” o wee sị: “Lee m!”+
14 Mkpụrụ gị ga-adịkwa ka ájá dị n’ala,+ ị ga-agbasakwa ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, ruo n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ebe ugwu ma ruo n’ebe ndịda,+ ọ bụkwa site na gị nakwa site ná mkpụrụ gị ka ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha.+