Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.” 1 Ndị Eze 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, Ịlaịja buuru nkume iri na abụọ dị ka ole ebo ụmụ Jekọb dị, bụ́ onye okwu Jehova ruru ntị,+ sị: “Izrel ka aha gị ga-abụ.”+
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”
31 Ya mere, Ịlaịja buuru nkume iri na abụọ dị ka ole ebo ụmụ Jekọb dị, bụ́ onye okwu Jehova ruru ntị,+ sị: “Izrel ka aha gị ga-abụ.”+