Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.” Jenesis 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke wee sị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gakwaghị akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” O wee malite ịkpọ ya Izrel.+ Aịzaya 48:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Nụrụnụ ihe a, ụlọ Jekọb, unu ndị na-aza aha Izrel,+ ndị sikwa na mmiri Juda pụta,+ unu ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+ ndị na-akpọ aha Chineke Izrel,+ ma ọ bụghị n’eziokwu, ọ bụghịkwa n’ezi omume.+
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”
10 Chineke wee sị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gakwaghị akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” O wee malite ịkpọ ya Izrel.+
48 Nụrụnụ ihe a, ụlọ Jekọb, unu ndị na-aza aha Izrel,+ ndị sikwa na mmiri Juda pụta,+ unu ndị na-eji aha Jehova aṅụ iyi,+ ndị na-akpọ aha Chineke Izrel,+ ma ọ bụghị n’eziokwu, ọ bụghịkwa n’ezi omume.+