Ọpụpụ 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Lezienụ anya n’ihe niile m gwara unu;+ unu akpọtụkwala chi ọzọ aha. E kwesịghị ịnụ ya n’ọnụ gị.+ Aịzaya 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova bụ́ Chineke anyị, ndị ọzọ bụ́ ndị nna ukwu ma e wezụga gị emewo ka ọ̀ bụ ha nwe anyị.+ Ọ bụ naanị site n’enyemaka gị ka anyị ga-akpọ aha gị.+
13 Jehova bụ́ Chineke anyị, ndị ọzọ bụ́ ndị nna ukwu ma e wezụga gị emewo ka ọ̀ bụ ha nwe anyị.+ Ọ bụ naanị site n’enyemaka gị ka anyị ga-akpọ aha gị.+