Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.” Jenesis 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke wee sị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gakwaghị akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” O wee malite ịkpọ ya Izrel.+ 2 Ndị Eze 17:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ruo taa, ha na-eme ihe dị ka okpukpe mbụ ha si dị.+ Ọ dịghị onye n’ime ha na-atụ egwu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye na-agbaso ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu+ ya na ntụziaka+ Jehova nyere ụmụ Jekọb,+ bụ́ onye o mere ka aha ya bụrụ Izrel;+ Ndị Rom 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+
28 O wee sị: “Aha gị agakwaghị abụ Jekọb kama ọ ga-abụ Izrel,+ n’ihi na gị na Chineke na mmadụ agbawo mgba,+ i wee merie n’ikpeazụ.”
10 Chineke wee sị ya: “Aha gị bụ Jekọb.+ A gakwaghị akpọ gị Jekọb, kama aha gị ga-abụzi Izrel.” O wee malite ịkpọ ya Izrel.+
34 Ruo taa, ha na-eme ihe dị ka okpukpe mbụ ha si dị.+ Ọ dịghị onye n’ime ha na-atụ egwu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye na-agbaso ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu+ ya na ntụziaka+ Jehova nyere ụmụ Jekọb,+ bụ́ onye o mere ka aha ya bụrụ Izrel;+
6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+