2 Ndị Eze 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo na mgbe ha malitere ibi n’ebe ahụ, ha atụghị egwu+ Jehova. N’ihi ya, Jehova zigara ọdụm+ n’etiti ha, ha wee na-adọgbu ụfọdụ n’ime ha.
25 O wee ruo na mgbe ha malitere ibi n’ebe ahụ, ha atụghị egwu+ Jehova. N’ihi ya, Jehova zigara ọdụm+ n’etiti ha, ha wee na-adọgbu ụfọdụ n’ime ha.