25 Sọl wee sị Devid: “Bụrụ onye a gọziri agọzi, nwa m Devid. Ọ bụghị naanị na ị ga-akpa ike, kama ị ga-abụkwa onye mmeri.”+ Devid wee pụwa; ma Sọl laghachiri n’ụlọ ya.+
7 Netan wee sị Devid: “Ọ bụ gị bụ nwoke ahụ! Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m tere gị mmanụ+ ịbụ eze Izrel, ọ bụ m napụtakwara+ gị n’aka Sọl.