1 Samuel 26:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụkwa Jehova ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ezi omume o mere+ nakwa ikwesị ntụkwasị obi ya, ebe ọ bụ na Jehova nyefere gị n’aka m taa, ma obi ekweghị m isetị aka m metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Abụ Ọma 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.
23 Ọ bụkwa Jehova ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ezi omume o mere+ nakwa ikwesị ntụkwasị obi ya, ebe ọ bụ na Jehova nyefere gị n’aka m taa, ma obi ekweghị m isetị aka m metụ onye Jehova tere mmanụ.+
8 Jehova ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe.+Jehova, kpee m ikpe dị ka ezi omume m si dị+Nakwa dị ka iguzosi ike n’ezi ihe+ m si dị.