Job 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Tụfịakwa! Agaghị m akpọ unu ndị ezi omume!+Ruo mgbe m kubiri ume, m gaghị akwụsị iguzosi ike n’ezi ihe!+ Abụ Ọma 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mụ onwe m ga-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe nke m.+Napụta m+ ma meere m amara.+ Abụ Ọma 41:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ị kwadowo m n’ihi iguzosi ike n’ezi ihe m,+Ị ga-emekwa ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 78:72 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 72 O wee jiri ezi obi malite ịzụ ha dị ka atụrụ,+Jirikwa nkà ya na-edu ha.+ Ilu 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla nke dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, ka onye egbugbere ọnụ ya gbagọrọ agbagọ mma,+ kakwa onye nzuzu mma.+
5 Tụfịakwa! Agaghị m akpọ unu ndị ezi omume!+Ruo mgbe m kubiri ume, m gaghị akwụsị iguzosi ike n’ezi ihe!+
12 Ma ị kwadowo m n’ihi iguzosi ike n’ezi ihe m,+Ị ga-emekwa ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+
19 Onye ọ bụla nke dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, ka onye egbugbere ọnụ ya gbagọrọ agbagọ mma,+ kakwa onye nzuzu mma.+