Nehemaya 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke m, biko, cheta m+ n’ihi ihe a, ehichapụkwala+ omume obiọma* m mere n’ihe banyere ụlọ+ Chineke m na nlekọta m na-elekọta ya. Abụ Ọma 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+
14 Chineke m, biko, cheta m+ n’ihi ihe a, ehichapụkwala+ omume obiọma* m mere n’ihe banyere ụlọ+ Chineke m na nlekọta m na-elekọta ya.
2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+