Matiu 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Kama nke ahụ, na-akpakọbaranụ onwe unu akụ̀ n’eluigwe,+ ebe nla ma ọ bụ nchara na-adịghị erichapụ ihe,+ ebe ndị ohi na-adịghịkwa awaba zuo ohi. Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
20 Kama nke ahụ, na-akpakọbaranụ onwe unu akụ̀ n’eluigwe,+ ebe nla ma ọ bụ nchara na-adịghị erichapụ ihe,+ ebe ndị ohi na-adịghịkwa awaba zuo ohi.
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.