2 Ihe E Mere 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee lie ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel,+ meekwa ihe ọma n’ihe banyere ezi Chineke na ụlọ Ya. Abụ Ọma 122:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga na-achọ ọdịmma gị+N’ihi ụlọ Jehova Chineke anyị.+
16 Ha wee lie ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel,+ meekwa ihe ọma n’ihe banyere ezi Chineke na ụlọ Ya.