1 Ndị Eze 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị nchụàjà wee bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, bụ́ Ebe Kasị Nsọ, n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+ 1 Ihe E Mere 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebe ihe metụtara ụlọ Chineke m masịrị m,+ m ka nwere ihe onwunwe pụrụ iche,+ ya bụ, ọlaedo na ọlaọcha; m na-enye ya maka ụlọ Chineke m ma e wezụga ihe niile m kwadebeworo maka ụlọ ahụ dị nsọ:+ Abụ Ọma 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ahụrụ m ụlọ gị nke bụ́ ebe obibi gị n’anya+Nakwa ebe ebube gị bi.+ Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ekworo maka ụlọ gị eripịawo m,+Eburuwo m nkọcha nke ndị mmadụ na-akọcha gị.+
6 Ndị nchụàjà wee bubata igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova n’ebe ọ ga na-adị,+ n’ọnụ ụlọ dị n’ime ime ụlọ ahụ, bụ́ Ebe Kasị Nsọ, n’okpuru nku cherọb ndị ahụ.+
3 Ebe ihe metụtara ụlọ Chineke m masịrị m,+ m ka nwere ihe onwunwe pụrụ iche,+ ya bụ, ọlaedo na ọlaọcha; m na-enye ya maka ụlọ Chineke m ma e wezụga ihe niile m kwadebeworo maka ụlọ ahụ dị nsọ:+