1 Ihe E Mere 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Otú ọ dị, Eze Devid sịrị Ọnan: “Ee e, aghaghị m ịzụ ya azụ ma kwụzuo gị ụgwọ ya,+ n’ihi na agaghị m ewere ihe gị nye Jehova iji chụọ àjà nsure ọkụ n’emefughị ihe ọ bụla.” Ilu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jiri ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa sọpụrụ Jehova,+ tinyere mkpụrụ mbụ nke ihe ubi gị dum.+
24 Otú ọ dị, Eze Devid sịrị Ọnan: “Ee e, aghaghị m ịzụ ya azụ ma kwụzuo gị ụgwọ ya,+ n’ihi na agaghị m ewere ihe gị nye Jehova iji chụọ àjà nsure ọkụ n’emefughị ihe ọ bụla.”