Jenesis 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 wee gwa Ifrọn ná ntị ụmụ afọ ala ahụ, sị: “A sị nnọọ na gị onwe gị—ee e, gee m ntị! M ga-akwụ gị ọlaọcha ole m kwesịrị ịkwụ maka ala ahụ. Nara m ya,+ ka m wee lie onye nwụnahụrụ m n’ebe ahụ.”
13 wee gwa Ifrọn ná ntị ụmụ afọ ala ahụ, sị: “A sị nnọọ na gị onwe gị—ee e, gee m ntị! M ga-akwụ gị ọlaọcha ole m kwesịrị ịkwụ maka ala ahụ. Nara m ya,+ ka m wee lie onye nwụnahụrụ m n’ebe ahụ.”