Jenesis 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na agaghị m ewere ihe ọ bụla bụ́ nke gị+ ma ọlị, malite n’eri ruo n’eriri akpụkpọ ụkwụ, ka i wee ghara ịsị, ‘Ọ bụ m mere ka Ebram baa ọgaranya.’ Ndị Rom 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+
23 na agaghị m ewere ihe ọ bụla bụ́ nke gị+ ma ọlị, malite n’eri ruo n’eriri akpụkpọ ụkwụ, ka i wee ghara ịsị, ‘Ọ bụ m mere ka Ebram baa ọgaranya.’
8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+