17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.
19 E wee meghee ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke dị n’eluigwe,+ a hụkwara igbe+ ọgbụgba ndụ ya n’ebe nsọ+ nke ụlọ nsọ ya. Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbara, ala ọma jijiji mekwara, oké akụ́ mmiri ígwé dakwara.