1 Ndị Eze 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee debe cherọb ndị ahụ n’ime ụlọ dị n’ime, nke na ha gbasapụrụ nku cherọb ndị ahụ.+ Ya mere, nku nke otu cherọb ruru n’otu mgbidi, nku cherọb nke ọzọ ruru ná mgbidi nke ọzọ; nku ha dịkwa n’ebe etiti ụlọ ahụ, otu na-emetụ na nke ọzọ.+ Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+ Ezikiel 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 A nọ n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherọb+ ahụ. Ọ na-ada ka mgbe Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-ekwu okwu.+
27 O wee debe cherọb ndị ahụ n’ime ụlọ dị n’ime, nke na ha gbasapụrụ nku cherọb ndị ahụ.+ Ya mere, nku nke otu cherọb ruru n’otu mgbidi, nku cherọb nke ọzọ ruru ná mgbidi nke ọzọ; nku ha dịkwa n’ebe etiti ụlọ ahụ, otu na-emetụ na nke ọzọ.+
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
5 A nọ n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherọb+ ahụ. Ọ na-ada ka mgbe Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile na-ekwu okwu.+