Abụ Ọma 80:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+ Aịzaya 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+ Ndị Hibru 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma n’elu elu ya, e nwere ndị cherọb+ dị ebube, ndị sachiri elu ihe mkpuchi mmehie.+ Ma ugbu a abụghị oge ikwu banyere ihe ndị a n’ụzọ zuru ezu.
80 Onye na-azụ Izrel dị ka atụrụ, biko, gee ntị,+Gị onye na-edu Josef dị nnọọ ka ìgwè atụrụ.+Gị onye nọ ọdụ n’elu cherọb,+ nwuo dị ka ìhè.+
16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+
5 ma n’elu elu ya, e nwere ndị cherọb+ dị ebube, ndị sachiri elu ihe mkpuchi mmehie.+ Ma ugbu a abụghị oge ikwu banyere ihe ndị a n’ụzọ zuru ezu.