1 Samuel 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.” Ilu 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, dị mma karịa onye ọ bụla nke gbagọrọ agbagọ n’ụzọ ya, n’agbanyeghị na ọ bara ọgaranya.+ Matiu 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 n’ihi na a ga-esite n’okwu gị kpọọ gị onye ezi omume, a ga-esitekwa n’okwu gị maa gị ikpe.”+
17 Leba anya na ya mara ihe ị ga-eme, n’ihi na e kpebisiwo+ ike ime ka ọdachi dakwasị nna anyị ukwu na ụlọ ya dum, ebe ọ bụ onye na-abaghị n’ihe+ nke na o siri ike ịgwa ya okwu.”
6 Onye dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, dị mma karịa onye ọ bụla nke gbagọrọ agbagọ n’ụzọ ya, n’agbanyeghị na ọ bara ọgaranya.+