1 Samuel 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m esetị aka m+ metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Ya mere, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”
11 Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m esetị aka m+ metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Ya mere, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”