Levitikọs 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Abọla ọbọ,+ eburula ụmụ ndị gị+ iwe n’obi; hụ mmadụ ibe gị n’anya dị ka onwe gị.+ Abụ m Jehova. Ilu 24:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Asịla: “Dị nnọọ ka o mere m, otú ahụ ka m ga-eme ya.+ M ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ihe ọ na-eme si dị.”+ Ndị Rom 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe dị mma n’anya mmadụ niile.
29 Asịla: “Dị nnọọ ka o mere m, otú ahụ ka m ga-eme ya.+ M ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ihe ọ na-eme si dị.”+