Jenesis 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Jehova+ wee gawa mgbe ọ gwasịrị Ebreham okwu, Ebreham wee laghachi n’ụlọ ya. Ọnụ Ọgụgụ 24:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E mesịa, Belam biliri lawa.+ Belak lawakwara. 1 Samuel 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+ 1 Samuel 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka oge na-aga, a kọọrọ Sọl na Devid agbagawo Gat, ọ gakwaghị ọzọ ịchọ ya.+ 2 Samuel 19:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mmadụ niile wee malite ịgafe Jọdan, eze gafekwara; ma eze susuru Bazilaị ọnụ+ wee gọzie+ ya, e mesịa, ọ laghachiri n’obodo ya.
22 Devid wee ṅụọrọ Sọl iyi, e mesịa, Sọl lara n’ụlọ ya.+ Ma Devid na ndị ikom ya gbagoro n’ebe siri ike mbanye.+
39 Mmadụ niile wee malite ịgafe Jọdan, eze gafekwara; ma eze susuru Bazilaị ọnụ+ wee gọzie+ ya, e mesịa, ọ laghachiri n’obodo ya.