Ọnụ Ọgụgụ 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha gburu ndị eze Midian, ya bụ, Ivaị na Rikem na Zọọ na Họọ na Riba, bụ́ ndị eze Midian ise;+ tinyere ndị ọzọ, ha jikwa mma agha gbuo Belam+ nwa Biọ.
8 Ha gburu ndị eze Midian, ya bụ, Ivaị na Rikem na Zọọ na Họọ na Riba, bụ́ ndị eze Midian ise;+ tinyere ndị ọzọ, ha jikwa mma agha gbuo Belam+ nwa Biọ.