21 tinyere obodo niile ndị dị n’ala dị larịị+ nakwa ebe dum Saịhọn eze ndị Amọraịt chịrị, bụ́ onye chịrị na Heshbọn,+ onye Mozis gburu,+ ya na ndị isi Midian, ya bụ, Ivaị na Rikem na Zọọ na Họọ na Riba,+ ndị Saịhọn mere ndị isi, bụ́ ndị biri n’ala ahụ.