Jenesis 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ugbu a, ndị ikom ahụ si n’ebe ahụ tụgharịa gawa Sọdọm; ma Jehova+ ka guzo n’ihu Ebreham.+