Jenesis 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi nke ezi Chineke wee gwa m ná nrọ ahụ, sị, ‘Jekọb!’ m wee sị, ‘Lee m.’+ Jenesis 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jekọb wee kpọọ ebe ahụ Penayel,+ n’ihi na, dị ka o kwuru, “Ahụwo m Chineke ihu na ihu ma a napụtara mkpụrụ obi m.”+ Ndị Ikpe 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya.
30 Jekọb wee kpọọ ebe ahụ Penayel,+ n’ihi na, dị ka o kwuru, “Ahụwo m Chineke ihu na ihu ma a napụtara mkpụrụ obi m.”+
11 E mesịa, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọdụ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza,+ mgbe Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe nzọchapụta mmanya iji bupụ ya ngwa ngwa ka ndị Midian ghara ịhụ ya.