Ndị Ikpe 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee si n’ebe ahụ garuo Penuel+ ma gwa ha otu ihe ahụ, ma ndị Penuel zara ya dị ka ndị Sọkọt zara. 1 Ndị Eze 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jeroboam wee wuo Shikem+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu wee biri na ya. O wee si n’ebe ahụ pụta wee wuo Penuel.+
8 O wee si n’ebe ahụ garuo Penuel+ ma gwa ha otu ihe ahụ, ma ndị Penuel zara ya dị ka ndị Sọkọt zara.
25 Jeroboam wee wuo Shikem+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu wee biri na ya. O wee si n’ebe ahụ pụta wee wuo Penuel.+