Jenesis 32:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Anyanwụ wee malite ịcha ya ozugbo ọ gafere Penuel, ma ọ nọ na-ete ụkwụ.+ 1 Ndị Eze 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jeroboam wee wuo Shikem+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu wee biri na ya. O wee si n’ebe ahụ pụta wee wuo Penuel.+
25 Jeroboam wee wuo Shikem+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu wee biri na ya. O wee si n’ebe ahụ pụta wee wuo Penuel.+