Jenesis 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+ Jenesis 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee malite ịkpọ aha Jehova, bụ́ onye nọ na-agwa ya okwu, sị: “Ị bụ Chineke nke na-ahụ ụzọ,”+ n’ihi na nwaanyị ahụ sịrị: “M̀ hụwo onye ahụ nke na-ahụ m?” Ndị Ikpe 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gidiọn wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Ozugbo ahụ, Gidiọn sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụwo m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+ Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+
7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+
13 O wee malite ịkpọ aha Jehova, bụ́ onye nọ na-agwa ya okwu, sị: “Ị bụ Chineke nke na-ahụ ụzọ,”+ n’ihi na nwaanyị ahụ sịrị: “M̀ hụwo onye ahụ nke na-ahụ m?”
22 Gidiọn wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Ozugbo ahụ, Gidiọn sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụwo m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+