Abụ Ọma 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị maara aha gị ga-atụkwasị gị obi,+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, agaghị ahapụ ndị na-achọ gị.+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+