Jenesis 35:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jekọb bịarutere Lọz,+ nke dị n’ala Kenan, ya bụ, Betel, ya na ndị niile so ya. Jenesis 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+
4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+