2 Ihe E Mere 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke anyị, ị́ gaghị eme ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ha?+ N’ihi na anyị enweghị ike iguzo n’ihu nnukwu ìgwè mmadụ a na-abịa ibuso anyị agha;+ anyị amaghịkwa ihe anyị ga-eme,+ kama ọ bụ gị ka anyị lekwasịrị anya.”+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+
12 Chineke anyị, ị́ gaghị eme ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ha?+ N’ihi na anyị enweghị ike iguzo n’ihu nnukwu ìgwè mmadụ a na-abịa ibuso anyị agha;+ anyị amaghịkwa ihe anyị ga-eme,+ kama ọ bụ gị ka anyị lekwasịrị anya.”+