Abụ Ọma 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya m dị n’ebe Jehova nọ mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ ya na-adọpụta ụkwụ m n’ụgbụ.+ Abụ Ọma 62:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 N’ezie, ọ bụ Chineke ka mkpụrụ obi m gbara nkịtị na-echere.+ Nzọpụta m na-esi n’aka ya.+