Abụ Ọma 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mee ka m si n’ụgbụ ha ji siere m ọnyà pụta,+N’ihi na ị bụ ebe m e wusiri ike.+ Abụ Ọma 91:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ ga-anapụta gị n’ọnyà nke onye na-achụ nta nnụnụ siri,+Napụtakwa gị n’ọrịa na-efe efe nke na-akpata nhụjuanya.+ Abụ Ọma 124:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+ 2 Timoti 2:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 anya ewee doo ha, ha ewee si n’ọnyà Ekwensu pụọ,+ ebe ha hụrụ na o jidewo ha ná ndụ+ ka ha wee mee uche ya.
3 N’ihi na ọ ga-anapụta gị n’ọnyà nke onye na-achụ nta nnụnụ siri,+Napụtakwa gị n’ọrịa na-efe efe nke na-akpata nhụjuanya.+
7 Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+
26 anya ewee doo ha, ha ewee si n’ọnyà Ekwensu pụọ,+ ebe ha hụrụ na o jidewo ha ná ndụ+ ka ha wee mee uche ya.