Abụ Ọma 121:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 121 M ga-eleli anya lee ugwu dị iche iche.+Olee ebe enyemaka m ga-esi bịa?+ Abụ Ọma 123:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Gị ka m weliri anya m lekwasị,+Gị onye bi n’eluigwe.+ Abụ Ọma 141:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, anya m dị n’ebe ị nọ,+ Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị.+Agbabawo m n’ime gị.+Awụpụla mkpụrụ obi m dị ka mmiri.+
8 Otú ọ dị, anya m dị n’ebe ị nọ,+ Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị.+Agbabawo m n’ime gị.+Awụpụla mkpụrụ obi m dị ka mmiri.+