Abụ Ọma 124:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Enyemaka anyị dị n’aha Jehova,+Onye kere eluigwe na ụwa.”+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+ Hosia 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-ebibi gị,+ Izrel, n’ihi na ọ bụ m, bụ́ onye na-enyere gị aka, ka i megidere.+
5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+ Hosia 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-ebibi gị,+ Izrel, n’ihi na ọ bụ m, bụ́ onye na-enyere gị aka, ka i megidere.+