Ndị Ikpe 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’” 1 Samuel 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gwa ya na m na-ekpe ụlọ ya ikpe+ ruo mgbe a na-akaghị aka n’ihi njehie nke ọ maara,+ n’ihi na ụmụ ya na-akọcha Chineke,+ ọ baghịkwara ha mba.+ Abụ Ọma 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+
27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’”
13 Gwa ya na m na-ekpe ụlọ ya ikpe+ ruo mgbe a na-akaghị aka n’ihi njehie nke ọ maara,+ n’ihi na ụmụ ya na-akọcha Chineke,+ ọ baghịkwara ha mba.+
6 Jehova, biko, bilie n’iwe gị;+Bilie n’ihi oké iwe nke ndị na-ebuso m iro na-ewe,+Teta n’ihi m,+ ebe ọ bụ na i nyewo iwu ka e kpee ikpe.+