Ndị Ikpe 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 E nweghị ihe ọjọọ m mere gị. Ọ dịghịkwa mma na ị na-alụso m agha. Taa, ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe ndị Izrel na ndị Amọn.’” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:27 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 9
27 E nweghị ihe ọjọọ m mere gị. Ọ dịghịkwa mma na ị na-alụso m agha. Taa, ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe ndị Izrel na ndị Amọn.’”