Ndị Ikpe 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:27 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 9
27 Mụ onwe m emehieghị gị, ma ị na-eme m ihe ọjọọ site n’ibuso m agha. Ka Jehova bụ́ Onyeikpe+ kpee ikpe taa n’etiti ụmụ Izrel na ụmụ Amọn.’”