Abụ Ọma 44:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, biko, bilie. Gịnị mere i ji na-ehi ụra?+Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 73:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, dị ka nrọ mmadụ chefuru mgbe o tetara n’ụra,+Otú ahụ ka ị ga-eleghara ọkwá ha anya mgbe i tetara.+ Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+
20 Jehova, dị ka nrọ mmadụ chefuru mgbe o tetara n’ụra,+Otú ahụ ka ị ga-eleghara ọkwá ha anya mgbe i tetara.+
9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+