Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 6:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Gidiọn wee sị ya: “Biko, onyenwe m, ọ bụrụ na Jehova nọnyeere anyị, gịnịzi mere ihe ndị a niile ji na-adakwasị anyị,+ olee ọrụ ebube ya niile+ nna anyị hà kọọrọ anyị,+ sị, ‘Ọ́ bụghị n’Ijipt ka Jehova si kpọpụta anyị?’+ Ma ugbu a, Jehova agbahapụwo anyị,+ ọ na-enyefekwa anyị n’ọbụ aka Midian.”

  • Nehemaya 9:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 I wee mee ihe ịrịba ama ma rụọ ọrụ ebube megide Fero na ndị niile na-ejere ya ozi nakwa ndị ala ya niile,+ n’ihi na ị maara na ha mesoro ha omume mpako;+ i wee meere onwe gị aha+ dị ka ọ dị taa.

  • Abụ Ọma 44:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,

      Nna nna anyị hà akọworo anyị+

      Ihe i mere n’oge ha,+

      N’oge dị anya gara aga.+

  • Abụ Ọma 106:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Bụ́ ọrụ dị ebube ndị a rụrụ n’ala Ham,+

      Meekwa ihe ndị dị egwu n’Oké Osimiri Uhie.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya