Ndị Ikpe 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Midian wee merie Izrel.+ N’ihi Midian, ụmụ Izrel meere onwe ha ebe a na-akwakọba ihe n’okpuru ala, n’ugwu, meekwa ọgba na ebe ndị siri ike mbanye.+
2 Midian wee merie Izrel.+ N’ihi Midian, ụmụ Izrel meere onwe ha ebe a na-akwakọba ihe n’okpuru ala, n’ugwu, meekwa ọgba na ebe ndị siri ike mbanye.+