Ndị Ikpe 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị Midian mesiri ndị Izrel ike.+ N’ihi ndị Midian, ndị Izrel gara n’ugwu, n’ọgba, nakwa n’ebe ndị siri ike mbanye rụọ ebe ha ga na-ezo.*+
2 Ndị Midian mesiri ndị Izrel ike.+ N’ihi ndị Midian, ndị Izrel gara n’ugwu, n’ọgba, nakwa n’ebe ndị siri ike mbanye rụọ ebe ha ga na-ezo.*+