13 Gidiọn wee sị ya: “Ewela iwe, onyenwe m. Ọ bụrụ na Jehova nọnyeere anyị, gịnị mere ihe a niile ji na-eme anyị?+ Olee ọrụ ebube ya niile ndị nna nna anyị kọọrọ anyị akụkọ ha,+ sị, ‘Ọ̀ bụ na Jehova akpọpụtaghị anyị n’Ijipt?’+ Ugbu a, Jehova ahapụla anyị+ ma nyefee anyị n’aka ndị Midian.”