2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+
3 Mozis na Erọn wee bakwuru Fero wee sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke ndị Hibru kwuru, ‘Ruo ole mgbe ka ị ga na-ajụ ido onwe gị n’okpuru m?+ Hapụ ndị m ka ha gaa jeere m ozi.