Ọpụpụ 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ị̀ ka na-emere ndị m mpako wee ghara ịhapụ ha ka ha laa?+ Ọpụpụ 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-ajụ idebe ntụziaka m na iwu m?+ Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Aịzaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A ga-eme ka anya dị mpako nke mmadụ dịrị ala, a ga-ewedakwa ịdị elu nke ndị mmadụ ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+ Jeremaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Gwa eze na nwunye eze,+ sị, ‘Nọrọnụ n’ebe dị ala,+ n’ihi na okpueze mara mma unu kpu n’isi ga-ada n’ala.’+
11 A ga-eme ka anya dị mpako nke mmadụ dịrị ala, a ga-ewedakwa ịdị elu nke ndị mmadụ ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+
18 “Gwa eze na nwunye eze,+ sị, ‘Nọrọnụ n’ebe dị ala,+ n’ihi na okpueze mara mma unu kpu n’isi ga-ada n’ala.’+