Ọnụ Ọgụgụ 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+ 2 Ndị Eze 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike; Abụ Ọma 78:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha edebeghị ọgbụgba ndụ Chineke,+Ha jụkwara ije ije n’iwu ya.+ Abụ Ọma 81:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A sị nnọọ na ndị m gere m ntị,+A sị nnọọ na Izrel jere ije n’ụzọ m!+ Abụ Ọma 106:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha chefuru ọrụ ya ngwa ngwa;+Ha echereghị ndụmọdụ ya.+ Luk 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ọ sịrị ya, ‘Ọ bụrụ na ha egeghị Mozis+ na Akwụkwọ Ndị Amụma ntị, a gaghịkwa eme ka ha kweta ma ọ bụrụ na mmadụ esi ná ndị nwụrụ anwụ bilie.’”
11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+
14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike;
31 Ma ọ sịrị ya, ‘Ọ bụrụ na ha egeghị Mozis+ na Akwụkwọ Ndị Amụma ntị, a gaghịkwa eme ka ha kweta ma ọ bụrụ na mmadụ esi ná ndị nwụrụ anwụ bilie.’”